Download: Gabriel Eziashi – Aka Jehovah (Akaya Na Eme Mma) (Mp3 & Lyrics)
Contents
Nigerian Talented gospel singer, “Gabriel Eziashi” releases a spirit lifting jam titled “Aka Jehovah (Akaya Na Eme Mma)” Mp3 Download & Lyrics
“Aka Jehovah (Akaya Na Eme Mma)” is available on all digital platforms for Free Download.
Mp3 & Audio Download for Gabriel Eziashi – Aka Jehovah (Akaya Na Eme Mma)
Mp4 YouTube Video
Lyrics: Aka Jehovah (Akaya Na Eme Mma) by Gabriel Eziashi
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya nke nerughari nebe′m no
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya nke nerughari nebe’m no
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Olu ebube ya nke nerughari nebe’m no
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Jehovah muoo…
Daddy bi nelu igwe
Ogodo ye nakpu nala
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya nke nerughari nebe′m no
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya nke nerughari nebe’m no
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Daddy muooo
Onye neme nma ngi bu chi muoo…
Aka aka ye aka Jehovah neme nma
Onye uku
Onye Isi
Daddy nakwa uzo ekene dili aha gioo…
Aka aka ya aka Jehovah neme nma
Aka nakpu nwa
Aka nenye ndu
Daddy neme nma oh oh…
Aka aka ya aka Jehovah neme nma
Onyenwem
Onyenwem
Onyenwem
Jehovah muoo…
Aka Jehovah meme nma
Olu ebube ya nke nerughari nebe’m no
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Aka aka ya aka Jehovah meme nam