0

Mr M & Revelation Eze Ndi Eze N’eze Eze


“Mr M & Revelation Eze Ndi Eze N’eze Eze” is a song by Popular and Talented singer with Mp3, Lyrics, Mp4 and Video Download

This Song is an Undiluted Praise Medley that deserves your attention, Available on all digital platforms.

Mr M & Revelation Eze Ndi Eze N’eze Eze

Mp3 & Audio Download for Mr M & Revelation Eze Ndi Eze N’eze Eze

Download Mp3

Mp4 YouTube Video

Eze Ndi Eze N’e Lyrics

You never sleep oh
You never slumber i worship you

Onye muo
(great spirit)
Eze ndi muo
(the king of spirits )
Imere ka m buru muo
(you made me a spirit)
Chukwu anyi na efe bu oke muo
(we serve the king of spirits
Onye ifufe na anu onu ya dere du
(he who the storm hears obeys)

Mbilite na onwu
(the resurrection)
Oke chi na eri oke ajah
(the great god who accepts great sacrifice)
Agbanwe agbanwe
(unchangeable)
Chi kwere nkwa ma mezuo okwu onu ya
(the god that keeps covenant)

I bow in worship
I extol your matchless name god
Eze ndi muo
(the king of spirits)
Ode jim jim
(he who causes the earth to quake)


Click here to Download Audio



Bilie egbo nile
(arise every tribe)
Bilie uwa nile
(arise all the earth)
Bilie madu nile
(arise every man)
Ka anyi kpo isi ala nye ezemuo
(let’s bow to worship the king of the spirits)
Okwa gi bu answer nye ndi kwere ekwe
(you’re the answer to every believer)
Related Post: Mr M & Revelation – I Win

Onye oke ifufe na anu onu ya dere du
(he who the storm hears and obeys)
Okwa gi na emepe uzo na ebe uzo nadighi
(you open strong doors)
Onye ajomuo na amosu na anu onu ya dere du
(he who the demons hear and obey)

Chukwu binigwe biri n’uwa biri n’ebe nile
(the god that is present everywhere)
Omini every every

Eze ndi eze neze eze(the king other kings tremble before )
Eze ndi eze natu egwu(the king other kings fear
Eze ndi muo nederedu n’okwu onuya(the king all spirits tremble at his voice
Eze ndi muo nakpo isiala nye(the king all spirit bow before

Okwa gi n’asa okwu ndi muo kwuru
(you give answers to the spirits
Okwagi n’akagbu ihe ekwuru ekwu
(you cancel evil ordinances)
Okwa gi natughari onodu ojo nile
(you turn around evil situation)
Okwa gi n’enye nwere onwe
(you give sound health)
Ibi n’eligwe nke ato
(you live in the third heavens)
Mana ude gi nede n’eluwa
(but you domminate the earth)
Ibi n’eligwe nke ato
(you live in the third heavens)
Ogadagidigidi one of eligwe
(the number one of heaven )
Onyeoma mu eh
(my good god)
Otigburu dibia n’iru arusi
(he who struck the chief priest in his before his idol)

Who can challenge you
Who can oppose you

Eze ndi eze neze eze
(the king other kings tremble before )
Eze ndi eze natu egwu
(the king other kings fear )
Eze ndi muo nederedu n’okwu onuya
(the king all spirits tremble at his voice )
Eze ndi muo nakpo isiala nye
(the king all spirits bow before )

Who can challenge you
Who can oppose you

I never see any god like you

Anyi ji aha gi eje ogu
(we war with your name)

Ina enye ego natoato
(you give endlesswealth)
Ina enye nwa ka nwa
(you give the best child)
Ina enye ako na uche
(you give wisdom)
Na enye ezi nchekwa
(you give great protection)
Generational blessing,unmerited favour
Global impact, international relevance

Who can challenge you
Who can oppose you

I never see any god like you
Anyi ji aha gi eje ogu
(we war with your name)

Leave a comment for “Mr M & Revelation Eze Ndi Eze N’eze Eze”

Click here to Download Audio
Download Mp3 Follow Us On Facebook Twitter Instagram