0

Osinachi Nwachukwu – Aka Jehovah na eme mma (Lyrics, Mp3 Download)


Osinachi Nwachukwu - Aka Jehovah na eme mma (Lyrics, Mp3 Download)

Based In Africa, Nigerian Gospel Music Minister Osinachi Nwachukwu  Releases a New Song in October, 2021 Titled “Aka Jehovah na eme mma” with Mp3/ Mp4 Download and Lyrics

This Song is an Undiluted Praise Medley that deserves your attention, Available on all digital platforms.

Mp3 Download for Aka Jehovah na eme mma by Osinachi Nwachukwu

Download Music

Aka Jehovah na eme mma Lyrics

Aaah uh uh
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Aka Aka ya




Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Aaaah haaa oh oh oh oh
Oh oo uh Jehovah mo
Aaah haaa uh uh
Daddy mi nneligwe ogoro ya naburu nnala
Aka Aka ya

Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta dighi ata’ta
Aka Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Aka Jehovah
Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu

Nke na dighi ata’ta Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya Aka
Aka Jehovah na’eme mma Jeho-o-vah meh
Daddy mu
Onye na-eme mma etu i si eme m
Ngi bu chi mu ooo Aka Aka ya ehhy oh
Aka Jehovah na’eme mma
Onye ukwu Onye isi
Daddy na-akwa uzo
Ekele dili aha gi oo
Aka Aka ya ehhy eh
Aka Jehovah na’eme mma
Aka na-akpu nwa Aka na-enye ndu
Daddy na-eme mma lo lolololo lololo
Aka Aka ya oh oh

Aka Jehovah na’eme mma
Onye nwe m Onye nwe m Onye nwe m
Jehovah mu
Aaaah haaa uh uh uhu ehhy ehhy eh eh
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma

YouTube Mp4 Video

Follow Us On Facebook InstagramTwitter