Mr M & Revelation - Fire praise and worship session

Mr M & Revelation – Praise The Lord (Ihe nile nwere na uwa di gi na aka) Download (Lyrics,Video, Mp3)

Contents

Mr M & Revelation - Praise The Lord (Ihe nile nwere na uwa di gi na aka) Download (Lyrics,Video, Mp3)

Based In Africa, Nigerian Gospel Music Minister Mr M & Revelation Releases a New Song in October, 2021 Titled “Praise The Lord (Ihe nile nwere na uwa di gi na aka)” with Mp3/ Mp4 Download and Lyrics

This Song is an Undiluted Praise Medley that deserves your attention, Available on all digital platforms.

Mp3 Download for Praise The Lord (Ihe nile nwere na uwa di gi na aka) by Mr M & Revelation

Download Music

Praise The Lord (Ihe nile nwere na uwa di gi na aka) Lyrics

(Solo 1 Igbo)
Imara mma Jesus idi ebube
Idi oke onu ahia
Jehovah bu chineke onye m na efe
Ribe otito na ibu okaka

(Solo 1 English version)
(You’re beautiful Jesus, You’re glorious)
(You’re priceless)
(Jehovah God I serve)
(Take the glory Almighty)

Kele ya kele ya na obu eze
Kele Jesus na obu eze
Jesus idinma
Asi na obughi Jehovah
Gini kam ga eme na eluwa nka
Gini kam ga eme

(Praise HIM he’s king)
(Praise Jesus He’s King)
(Jesus You’re good)
(If not Jehovah)
(What would become of me in this world)
(What would become of me)

(Solo 2 Igbo version)
Omekwala ya ozo
Ome ihe ukwu
Jehovah e mego kwa ya ozo
Obu ome ihe ukwu
Echetara m ihe omere m
Jesus onye obi oma
Ekele chukwu di anyi mma
Ka anyi kele ya

(Solo 2 English Translation version)
(He has done it again)
(the doer of great things)
(Jehovah has done it again)
(He’s the doer of great things)
(I recount all he has done)
(Jesus the good God)
(God’s praise is good with us)
(Let’s praise him)

(Chorus Igbo version)
Ihe nile m nwere na uwa di gi na aka
Ego di gi na aka
Ndu di gi na aka
Ebe m nwere Eze Jesus
Onye ka m ga turu ibu ozo
Ndi muo ozi na efe oke ifufe
Ifufe ahu si na aka onye new anyi puta
Oge na abia
Mgbe anyi ga agba oche Eze gburu gburu ala Eze

(English Translation)
(All I have is in Your hands)
(Wealth is in Your hands)
(Life is in Your hands)
(Since I have king Jesus)
(Who else do I want)
(The angels give great worship)
(That worship that comes from our Lord)
(A time is coming)
(When we’ll surround the throne of God’s kingdom)

Amara ya obara uba na ebem no
Amarachukwu bara uba na ebem no
Ebe m nwere Eze Jesus
Ngaga na ebum ebu
Ona eme ihe na adighi ekwe omume

English Translation
(Gods Grace is sufficient for me)
(The grace of God is sufficient for me)
(When I Jesus)
(I boast)
(He makes the impossible possible)

X3
Ihe na adighi ekwe omume
Ka ona eme
Chukwu nara ekele
Ihe ina emere m dimma

(The impossible)
(He makes possible)
(Lord receive thanks)
(You do good things for me)
(X2)
Up up Jesus
Down down Satan
(X2)

Unu gwa m ihe unu nwere
Anyi nwere onwu
Onwu onwu onwu, Onwu na ime Jesus
Onwu na adigide ruo ebiyebi

(English Meaning)
(Everyone tell me what You have)
(We have joy)
(Joy joy joy), (Joy in Jesus)
(Joy for ever)

Anya m ahugo onye nzoputa
Nti m anugo iheoma ona eme
Onye na agwo m oria odighi ana m ego
Onye na egbo m mkpa odighi ana m ugwo
Chineke anyi dinma
Eh odinma
Oru ebube chineke na ema
Ona awu m akpata oyi na aru

(English Meaning)
(My eyes have seen the savior)
(My ears have heard his good deeds)
(The one who heals me without taking a dime)
(He who takes care of me unconditionally)
(Our God is good)
(Yes he’s good)
(The good things God does)
(Gives me goose bumps)

(Outro Igbo version)
Onwere onye m ga akpo aha ya
Kpo ya
M kpo ya ihe ukwu ga eme
Onya ahu bu onye
Onye ahu bu Jesus
Ino nime Jesus
Buru nke Jesus
Oka mma obuya Ka mma

(English Meaning)
(There’s a name I will mention)
(Call him)
(When I call him great things happen)
(Who is HE)
(HE is Jesus)
(When You’re in Jesus)
(And belong to Jesus)
(It’s the best)

Hallelujah shouting hosana Amen Amen

So gi ka m ma
Soso gi ka m ma chineke
Oji chukwu ji ihe

(It’s only You I know)
(It’s only You I know , God)
(He who has God has everything)

YouTube Mp4 Video

Mr M & Revelation – Praise The Lord (Ihe nile nwere na uwa di gi na aka) Download (Lyrics,Video, Mp3)

Follow Us On Facebook InstagramTwitter

Similar Posts

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *