Voice Of The Cross Brothers – Enwerem Enyi Download (Lyrics,Video, Mp3)

Contents

Voice Of The Cross Brothers - Enwerem Enyi Download (Lyrics,Video, Mp3)

Based In African, Nigerian Gospel Music Minister Voice Of The Cross Brothers Releases a New Song in September, 2021 Titled “Enwerem Enyi (Lazarus & Emmanuel)” with Mp3/Mp4 Download and Lyrics

This Song is an Undiluted Praise Medley that deserves your attention, Available on all digital platforms.

Mp3 & Audio Download for Voice Of The Cross Brothers – Enwerem Enyi

Download Mp3

Mp4 YouTube Video

Enwerem Enyi Lyrics

N′ihi irafu mmadu di n’uwa
Abu m nwa Chukwu agaghi emeru m
O ga ejisi m ike n′aka nke Ya
N’oge nile kwa ubochi

2x: Enwerem enyi, nke n’egbo mkpa m nile
Ulo m di anya karia kpakpando
Mara na nke a bu oke ihe mere

Nke m ji n′eti alleluya

Agaghi m echezo na nwa Chukwu
Gafere n′ili nwua onwu n’ihi m
Ya mere ngbaputa m ji di otu a
Nogide na ya n′ezie
Ezi enyi di mma bu kwa Jisus
Odighi ekwe ka ihere me ndi Ya
O ga ejisi m ike n’aka nke Ya
Rue n′ubochi ikpeazu

Enwerem Enyi Download (Lyrics,Video, Mp3) Lazarus & Emmanuel

Follow Us On Facebook InstagramTwitter

Similar Posts

3 Comments

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *